Tobenna by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Keleere m' Obin'igwe, Onye gbajir'igwe kpoo ya nkụ, Keleerem Chineke, Onye garije n'elu mmiri! Chukwu Onye dịka Gị o? Ọbụ onye yiri Gị eh? Eluigwe n'ụwa n'agbak'ebe n'Ịbụ Chi. REFRAIN Tobe Nna, tobe Chukwu, Kelee Ya, n'ih'o mere mara nma. Ony'amara nma. Ony'onyinye n'ọbụ Ony'onyinye, Onyinye marabuba k'anyi g'ebunye Chineke Ka Chineke anyi bu. Tobe Ya, ezig' onyinye, Tobe Nna mo, tobe Ya, onyinye Maranma n'asọ Chineke. O Chineke mo, Chukwu Onye'o Onyinye dị ezinma k'am n'ebunye Gị, Onyinye n'Ịbụ Chi. VERSE 1 Agam agan'ihu Isiyi nke ndụ mo, Kelee Ya, tobe Ya. Agam eburu onyinye mara nma Kelee Ya, tobe Ya. VERSE 2 Ihe i n'emere m, anya n'eluwa, ojuru m'ọnụ o. Ihe i n'emere mo juru m'anya. Agam agụ d'olee gha n'olee, ehee! Nwanne g'etu onye. N'ar'onyinyem jiri bia Ị bụ Chi. VERSE 3 Olu m ekelee Gị, Chukwu mara nma, Ihe nile kere n'ụwa n'aja Gị nma Onyiny'i nyer'anyi ha dị chiche Ngozi Gị k'i jiri chọọ anyi nma.

Download the sheet music

Tobenna

Tobenna

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
4 pages
32 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want