ONYE OBI OMA by Gozie (MegaFrank) — Lyrics

Gozie (MegaFrank) Igbo Offertory Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] K'anyi jee n'ụlọ Chukwu kere ndụ K'anyi jee n'ụlọ Chukwu n'enye ndụ Were egwu n'ọñụ Kele Ya, Chineke anyi bu Onye obi ọma, onyinye dị mma Onyinye ya, nyenụ ya onyinye Kele ya, too ya, jaa ya mma Chineke anyi bụ Onye obi ọma Chineke ahụka anyi n'anya o Hụrụ anyi n'anya o, hụrụ anyi n'anya n'ezie Nwannem kulie, jee n'ụlọ ya Nye ya ekele n'ọdịmma [VERSE 2] Biko were egwu mara mma bịa Nụ k'anyi jee bịa Jee n'ezie Nwannem kulie, jee n'ụlọ ya Nye ya ekele n'ọdịmma [VERSE 3] Nye ya onyinye n'obi ọcha o Kwesiri ekwesi o Si n'ezie Nwannem kulie, jee n'ụlọ ya Nye ya ekele n'ọdịmma [VERSE 4] K'anyi were egwu dị mma jee n'iru ya K'anyi were egwu otiti bịanụ Ya ekele bịanụ Ya ekele nye Ya onyinye mara mma O, Ome mma, mee mma Onye obi ọma

Download the sheet music

ONYE OBI OMA

ONYE OBI OMA

By Gozie (MegaFrank)
Solfa
Igbo
3 pages
5 Downloads
Offertory Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want