Okaka Imeka by Gerald Anoc — Lyrics

Gerald Anoc Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Weta n'onyinye dị mma K'anyị nye Dinwenu Weta n'onyinye dị mma K'anyị nye Okaka N'ihi na Chineke Nna bụ ya ka g'enye onyinye dị mma N'ihi na Chineke Nna bụ ya ka g'enye onyinye dị mma Okaka imeka Chukwu Odogwu Chineke Nna Okaka ị bụ Odogwu VERSE 1 Ọ bụ Chineke kere mmadụ kee ihe nile Were ya nye mmadụ sị ha karia REFRAIN Kedu kwanu onyinye anyị g'enye Chukwu asị n'ọ tata Chineke Nna akam dịkwa n'elu o Chineke Nna Okaka ị bụ Odogwu VERSE 2 Chukwu dị mma Chineke amaka Chukwu dị mma ọmaka ya amakakwa VERSE 3 Kpakpando nile nye Chukwu ekele Ọnwa na anyanwụ nye Chukwu ekele Onye ọbula bi l'e bịa nye Chukwu onyinye Ọ bụrụgodu na inweghị ego lekene ndụ gị Ndụ ka akụ ee ndụ bụ isi Chineke Nna akam dịkwa n'elu o Chineke Nna Okaka ị bụ Odogwu

Download the sheet music

Okaka Imeka

Okaka Imeka

By Gerald Anoc
Solfa
Igbo
2 pages
44 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want