Full Lyrics
CHORUS
Mma mma, mma mma ọma o
Ka Chineke dị
Bịanụ nye ya ekele
REFRAIN
K'anyị jee nye ya ekele o
Ekele
VERSE 1
Maka udo
Na ndụ
VERSE 2
Maka nri
Na ahụ ike
VERSE 3
Maka ezi
Na ụlọ
VERSE 4
Maka ji
Na mmanya
VERSE 5
Maka nna
Na nne m
VERSE 6
Maka ọnwa
Na kpakpando
VERSE 7
Maka ọkụ
Na mmiri o