Full Lyrics
REFRAIN
O mewo ya! Chineke m'emewo ya.
Ihem rioro Ya k'O meere mo, Kpam shiri rio!
Owu onye shi m'agbal'egwu, nye Y'onyinye n'ihu ndi nke Ya?
Ihem rioro Ya k'O meere mo, Kpam shiri rio!
M'ashi m'apara nkwa gamani! Par'ihe onyinye gamani!
Ihem rioro Ya k'O meere mo, Kpam shiri rio Chukwu.
VERSE 1
Ima shi apaliela m'anya m'elu, nwanne m, lee ugwu nile.
Olee e be? Olee eb'iny'aka m g'ishi bia?
M'egbuen'ikpere n'ala kpeman'ekpere, riomani Chukwu.
Chi m mekwrani kpam shiri rio.
Kpam shiri rio Chukwu.
VERSE 2
Anyammiri ugbol'ugbolo, n'im'abali nile.
Umuwa hukwra mu n'ariri m, ogbasakwranu ha.
M'egbuen'ikpere n'ala kpeman'ekpere, riomani Chukwu.
Chi m mekwrani kpam shiri rio.
Kpam shiri rio Chukwu.
VERSE 3
Ekwre m shi o g'iri nma. Ony'ekwol'uw'egbu onwe ya.
M gb'ogbajuru doro, nwanne mo, m'orugh'onyinye aka.
M'egbuen'ikpere n'ala kpeman'ekpere, riomani Chukwu.
Chi m mekwrani kpam shiri rio.
Kpam shiri rio Chukwu.