K'ANYI TOO CHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: JUDE NNAM
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 18 pages

K'ANYI TOO CHUKWU by JUDE NNAM — Lyrics

[Introduction] Chineke Nna, Eze di ukwu, Eze nwere ebube na otito, sooso Gi Nna, ka m ga n'eto. Toonu Ya, uwa nile. [Chorus A] Okwesiri k'anyi nye Chineke ekele. K'anyi bunye Ya otito kwesiri Ya. K'anyi sopuru Ya mgbe nile. Otito Ya n'adi mgbe nile. O bu Eze di nma, Chineke kere uwa nile. K'anyi keleenu Chukwu Nna. K'anyi tobe Ya. So Ya kere ihe nile, nye ha mmadu n'efu. Too Ya. [Verse One] Chukwu bu Eze nke ihe nile. Oke osimiri n'ebili mmiri n'erubere Y'isi. Anyanwu na onwa na kpakpando n'agakwa njem ha n'anya Chineke. Onyenwe m, onye di ka Gi? Chineke,
Read full lyrics

About K'ANYI TOO CHUKWU

"K'anyi Too Chukwu" (Let us praise God) is a majestic Offertory anthem by Jude Nnam that calls all of creation into a grand symphony of thanksgiving. From the opening soprano solo, the piece sets a tone of deep reverence, acknowledging God as the great King worthy of all glory. It is a song that builds in momentum, perfect for the moment the congregation processes to the altar with their gifts.

The lyrics are a beautiful reminder of our place in God's creation. The choir sings of the sun, moon, stars, and the great oceans bowing to His will, before humbling us with the truth that man is simply molded clay and ashes ("Aja akpur'akpu, uro na ntu ka mmadu bu"). Yet, despite our smallness, God's goodness overflows toward us.

As the anthem progresses, it bursts into a vibrant call for traditional instruments—the ubo, une, ekwe, ogene, and oja—inviting everyone to dance and celebrate. By the time the piece reaches its soaring doxology, the entire church is swept up in a joyful, rhythmic offering of praise to the Father, Son, and Holy Spirit.