IHE M NWEREM IKARA GI CHUKWU by Adawai D — Lyrics

Adawai D Igbo English Offertory Hymns Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Ihe m nwere ikara Gi Chineke Nna Ihe m shi ma kara Gi a rịnga m echefu o Amara Gi n'ime ndụ m o Ngozi Gi n'aọba a la o wu ihe m nwere ikara Gi Chukwu Onyeoma ndowo a shi m ma bịa Nna o nwere ihe m shi m a rịnga m echefu o Onyinye m ji bịa n'ụlọ nsọ Gi Onyenememma ch'ọbụ iji kwụọ Gi ụgwọ n'ih'ọma I mere m o [VERSE 1] Eji m aṅụrị bịa ịpalị aha Gi O wu iji shi Gi n'afọ juru m o n'ihe I mere m o [VERSE 2] Ọnụ m juru n'ekele Aga m aka r'ụwa nile eh shi o wu Gi mere m kpa m rị [VERSE 3] Obi m o naapịga Gi ekele Ị rịm ma iheoma mela m rịm ma [CHANGE MY HEART, LORD] You are the Potter; I am the clay Mould me and make me for this is what I pray Lord make me and mould me

Download the sheet music

IHE M NWEREM IKARA GI CHUKWU

IHE M NWEREM IKARA GI CHUKWU

By Adawai D
Solfa
Igbo, English
1 page
10 Downloads
Offertory Hymns Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want