Full Lyrics
Onye Okike Okemmo!
Ezuwanile Onye okike
Onye nedu anyi je,
Obinigwe Chinememma
bulie Jesu elu
bulie Jesu elu o
Onye dika gi Chineke
Ebube di ke
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu,
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu,
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu,
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu,
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu,
Ebube Chukwu
Oh! Chukwu oma
Ose buluwa Chineke
Ebube di ke
Onyiyem kam jiri bia
Ebube di ke
Ose bulu wa Chineke
Ebube di ke!
Onyiyem kam jiri bia
Ebube di ke!
Onye ka Chi
Onye ka Chi
TENOR SOLO
Chukwu oma
Agu ne chemba mo
Onye dika Gi o
Eze ndi eze
Onye dika Gi o?
Gini kam geji Kele Gi
Ebube maka ihe niile mere m
Ndi Igbo nakpo Gi Eze ndize
Ndi Yoruba nakpo Gi Oba awon oba
Ndi Hausa nakpo Gi Sarki na sarki
Ndi Esan nakpo Gi Ojie nosojie
Afa Gi ebuka Chineke
Odogwu! Odogwu! Odogwu! Odogwu!
Oh! Chukwu oma
Onye Okike
Oh! Chukwu oma
Oka Ka! Oh!
Chukwu oma Ezuwani