Full Lyrics
[SOLO TENOR]
Onye Okike, Okemmo!
Ezu wanile onyeokike
[CHORUS]
Chukwuoma, uh!
[SOLO]
Onye neche anyi je, Obini gwe
Chinememma bulie Jesu elu
Bulie Jesu elu o
Onye dika gi Chineke
[CHORUS]
Ebube di Ke!
Ka gi a dim mma,
Oh! Chukwuoma,
Oh! Chukwuoma, Ezu wanile
[REFRAIN]
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu,
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu,
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu,
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu,
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu,
Ebube Chukwu, oh! Chukwuoma
[CHORUS]
Ose bulu'wa Chineke
Ebube di Ke
Onyiye m kam jiri bia
Ebube di ke!
Ose bulu wa Chineke
Ebube di ke!
Onyiye m kam jiri bia
Ebube di Ke
Onye ka chi
Onye ka chi, Onye ka chi
[TENOR SOLO]
Chukwuoma, Agunechenba mo
Onye dika Gi o! Eze ndi eze
Onye dika Gi o! Gini kam geji Kele Gi Ebube?
Maka ihe nile mere m
N'd'Igbo nakpo Gi Eze ndi eze
N'di Yoruba nakpo Gi Oba awon'ba
N'di'Ausa nakpo Gi Sariki na sarki,
N'di'Esan nakpo Gi Ojie no s'ojie
Afa Gi
[CHORUS]
Ebuka Chineke!
Odogwu! Odogwu! Odogwu! Odogwu!
Odogwu! Odogwu! Odogwu! Odogwu!
Oh! Chukwuoma!
Otito! Oh! Chukwuoma!
Oh! Chukwuoma! Onye Okike!
Oh! Chukwuoma! Okaka!
Oh! Chukwuoma! Ebube dike!
Oh! Chukwuoma!
Chukwuoma Oh! Chukwuoma!
Ebube Chukwu, Ebube Chukwuoma!