DAALU (NNA) by Martins Asogwa & Obioha Ogbonna — Lyrics

Martins Asogwa & Obioha Ogbonna Igbo Offertory Hymns Anthems Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[Intro] Onye ọbụla soro mu kelee Chineke, kelee ya nwe nụ. Onye ọbụla soro mu kelee ya n'ihi n'ọ dị mma, ya n'dị mmụọzi naeto. [Chorus] Chukwu anyị naefe dị mma o, Meworo anyị ihe dị ukwu Eze. Nna daalụ o Eze. Onyeọma. Ka anyị. Nna. Bulie ya elu too ya too ya, Bulie ya elu too ya too ya, Bulie ya elu too ya too ya, To mma mma eh. Bulie ya elu bulie ya elu, Nye onyinye ma ọ tịnye, Ọkaka tịnye, Bịa nye ya ọtịto mma mma eh. [Section 2] Ị bụ Chineke, Onyeọma mee, Ị bụ Chineke, Ị bụ Onyeọma. Ị bụ Chineke, Onyeọma mee, Ị bụ Chineke, Ị bụ Onyeọma. [Alto Solo] Dike n'agha onyeọma mee, Ọ bụ onye gaemee ọ nyere gị aka, Ị bụ Chineke, Ị bụ Onyeọma. [Tenor Solo] Kelenu Chukwu Nna, Kele ya, kele ya, Soro mu kene ya Chukwu Nna Ezigbo. Ezigbo chi, Dike n'agha Chukwu, Okemmiri n'elu ogwe, Ikuku agha onya, ọkụ rerere Nna ukwu. [Chorus 2] Mana Chineke bụ Odogwu, Ị bụ Odogwu, Ekele Odogwu o. Mana Chineke bụ Odogwu, Ị bụ Odogwu, Ekele Odogwu o. [Alto Solo 2] Ọ dịghị onye dị n'ụwa, Osinwenu e, Ọ dịghị onye dị ka Gị. Ọ dịghị onye dị n'ụwa, Osinwenu e, Ọ dịghị onye dị ka Gị.

Download the sheet music

DAALU (NNA)

DAALU (NNA)

By Martins Asogwa & Obioh...
Solfa
Igbo
3 pages
10 Downloads
Offertory Hymns Anthems Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want