CHUKWU DALU! - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Emma Orji
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

CHUKWU DALU! by Emma Orji — Lyrics

REFRAIN Ihe ọma Chim meere m n'elu ụwa dị n'ezi mma Ihe ọma O meere m n'elu ụwa asọgbue m o Ndụ O nyere m o, ahụ ike O nyere m o Ọdụdụ ọma ya na nchekwa ya dị n'ezi mma Bịa nụ soro m o ka m bunye Chim ekele Bịa nụ soro m o ka m bunye Chim otito Bute egwu mara mma k'anyị jee o! Bute nụ ihe onyinye dị mma k'anyị jee o! K'anyị jee jee kele ya K'anyị jee sị ya I meela K'anyị jee kele Chineke K'anyị jee sị ya daalụ VERSE 1 Mgbe m biliri n'ụra ụtụtụ ọ naeju m obi Maka ngọzi Chineke n'ime ndụ m o Ụfọdụ lakpuru n'abalị mana ha eteteghị Ekele dịrị Chineke ebe m lakpuru teta VERSE 2 Ụfọdụ nọ n'ụlọ ọgwụ n'asụ ude Ụfọdụ ejenwughị ụlọ ọgwụ mana ha naebe Mana m pụtara were ụkwụ m a gaghari
Read full lyrics

About CHUKWU DALU!

"CHUKWU DALU!" is a vibrant Igbo thanksgiving hymn that invites the whole congregation to count their blessings. Emma Orji’s composition centers on the sheer grace of being alive and well. The verses draw a striking contrast between the singer's safety and the daily perils others face—from those who went to sleep and did not wake, to those lying in hospitals or caught in sudden unrest. Recognizing that their own health and safe journeys are not by their own power, the singer bursts into profound gratitude for God's unfailing protection.

In the choir loft, this piece shines brightest during the Offertory procession or as a dedicated thanksgiving song. The refrain is an energetic call to action, urging the people to bring beautiful dances and worthy gifts to the altar ("Bute egwu mara mma k'anyị jee o!"). The arrangement builds momentum through its verses, culminating in a spirited final section that heaps praise on God with powerful titles like "Omeokachie" and "Ọdọgwu Nnam". It is a song that naturally lifts the spirit of the church, turning individual gratitude into a shared, joyful celebration.