Chineke, Nara Ekele M by Ifeanyi Onwuneme — Lyrics

Ifeanyi Onwuneme Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Chineke Onyenwem, nara onyinye m o Obi dimma ka m jiri bia nu n'iru Gi, gozie m o O Nna daalu, daalu O! daalu. VERSE 1 Ahụ ike, Gi nyere m ya Ụba m o, Gi nyere m ya Mba m o, Gi nyere m ya, daalu. VERSE 2 Nna m o, Gi nyere m ya Nne m o, Gi nyere m ya Nwa m o, Gi nyere m ya Ụmụ m o, Gi nyere m ya, daalu. VERSE 3 Mmiri, Gi nyere m ya Ọkụ, Gi nyere m ya Anyanwụ, Gi nyere m ya Ọnwa, Gi nyere m ya, daalu. VERSE 4 Ego m o, Gi nyere m ya Ọrụ, Gi nyere m ya Ọlụ m o, Gi nyere m ya Egwu, Gi nyere m ya, daalu.

Download the sheet music

Chineke, Nara Ekele M

Chineke, Nara Ekele M

By Ifeanyi Onwuneme
Solfa
Igbo
1 page
7 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want