Full Lyrics
INTRO
Na mgbe na mgbe kam n'akwado bia nye ekele.
Mgbe nile kam n'akwado bia tuoro Gi nma nma.
Oh! kam n'akwado bia tuoro Gi nma nma.
Nsogbu uwa n'odachi karia,
Odiba bia tuoro Gi nma nma.
Chukwu eh! Abiago mo
Mana Chukwu Eh! Omezugo tata,
Odogwu k'ibu; Abiaram Chukwu, bia tuoro Gi nma nma.
Egwu oma kam ji bia ukwe kam ji bia n'iru Gi
Egwu oma n'eriobi, ya kam ji bia n'iru Gi
Chinechere mo bia tuoro Gi nma nma.
CHORUS
Bianu na r'ekele bianu na r'otito
Bia, bia, Eh! Ololo lolo
Chukwu mo egwu na nkwa kam ji bia
Chi di nma, n'idi nma, agam aturu Gi
na r'otito m ji bia, egwu na nkwa mo
agam aturu Gi
nara nma, ihonyinye bu so nma kam ji bia n'iru Gi
Chinechere mo
Onye nwe ye, Chukwu oma!
Chinechere mo
VERSE 1
Chukwu goziri mo
Chukwu huru m n'anya;
Kunite, kunitenu o, kanyi kele ya,
O n'elekota mo
O n'echekwaba mo
Jaa, jaa ya nma kanyi tuoro ya
n'omere m ih'oma, ih'ukwu kanyi tuoro ya
REFRAIN
Ogini kam jia agongo?
ikele ya; bia jaa ya nma nma.
A gam abia jaa ya nma nma.
Onye nwem, Chineke mo doo.
nma were si ya Chineke doo.
Chinechere mo
ewen'iwe mo ghara
Anwugla mo! Efuelam
M chat'ihe nile n'emere mo, na nyoyo o!
Chukwu mo doo, O bughi nchezoo
O bughi nchezoo
Ana m'echeta ha rikpom, rikpom.
O dighi nchezoo
Ha ba t'onyinye
Nara Chukwu di nma
Onyinye nke si n'obi biko nara
doo, O bughi nchezoo
VERSE 2
Ufodu mmadu no n'asude n'ime ulo
Kunite, kunitenu o, kanyi kele ya,
gwu n'im'aya mmiri ma Chineke wepuru m ha
Jaa, jaa ya nma kanyi tuoro ya
n'o meerem ih'oma ih'ukwu kanyi tuoro ya
VERSE 3
Ufodu ndi purije Udele n'elaru ha, Oh!
Kunite, kunitenu o, kanyi kele ya,
Ufodu ndi gara njem Odighi nke lotara.
Jaa, jaa ya nma kanyi tuoro ya
n'o meerem ih'oma ih'ukwu kanyi tuoro ya
VERSE 4
Nsogbu m bu na m'enwegh'ego, egwuwa o n'ejugbo
Kunite, kunitenu o, kanyi kele ya,
sogbu m bu na m'enwegh'akwa, nwanne m, agbachi m oto
Jaa, jaa ya nma kanyi tuoro ya
n'o meerem ih'oma ih'ukwu kanyi tuoro ya