CHIM NONSO - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
8 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Nwankwo Cosmas C
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

CHIM NONSO by Nwankwo Cosmas C — Lyrics

[CHORUS] Chim nonso, Chimu nọ munso Oge niile ihe m rịọrọ ya K'o mere mo, anya mmiri abalị mo Chineke hichago mu ya K'anyi jee nye ekele, ụmụibe oh ṅụrịbanụ Bịa soro m kele Chukwu, kele nu ya n'ezie Chimu nọ munso, ngwanụ bịanụ kele Bịanụ kele, bịa kele Chineke Nke chijindụ mo, Onye ker'ụwa dalụ Chukwu n'edu mo n'ezie Chimu nọ munso, mo ị bụ odogwu [VERSE 1] Chukw'okike abiago m i kele gị Mak'ọgọ n'afọma gị Nara onyinye nji bịa, goziri kele ya But'onyinye gị ụmụnne m K'anyi jee k'anyi jaa ya mma Kele Chukwu, k'anyi jee nu Kele Chukwu, k'anyi jee nu Kele Chukwu nye Chineke onyinye Kele Chukwu fwo, kele Chukwu n'ọ bụ nwanne m Kele Chukwu n'ezie ọ bụ odogwu
Read full lyrics

About CHIM NONSO

"Chim Nonso" is a vibrant Igbo thanksgiving hymn that radiates joy and deep gratitude. The title translates to "My God is near," setting the tone for a song that celebrates God's close, comforting presence. The lyrics speak movingly of a God who wipes away tears in the night and answers every prayer, inviting the whole congregation to join in bringing gifts and singing praises to the Creator.

In the choir loft, this piece is a natural fit for the Offertory procession or as a lively thanksgiving anthem. Its rhythmic, call-and-response structure encourages a festive atmosphere as the people bring their offerings to the altar. The energetic verses and the soaring chorus make it a favourite for moments of communal rejoicing, reminding everyone that God is indeed a mighty warrior ("odogwu") who guides and protects His children.