CHIM, NMA MMA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 15 pages

CHIM, NMA MMA by Augustine J.C. Chinam — Lyrics

[CHORUS] Haleluia Chim, lee! Ọnụ m juru n'ekele Mak'ihi n'eme kam ji bịa kam tuoro gị nma mma. Nma mma. I bu Chukw'omiko Chukw'obi ọma Chi nyere mụ ndụ n'ahụ isike Chi n'edum ije Chi n'agwọm ọrịa n'anaghịm ego nma mma dịrị gị Ọnụ m juru n'ekele mak'ihi n'emere mo. [REFRAIN 1] Ngwa nụ ụmụnne m k'anyi jee kele Chukw'ọma Ngwa nụ ụmụnne m k'anyi nye y'onyinye dị nma Unu ndị Chukwu gọziri agọzi bịa nye y'ekele Bịa nye y'otito na Chi anyị n'efe bụ Chi ọma. [REFRAIN 2] Chim lee Chukw'ọma Chim lee Chim! Chim!! I dịrịm nma oh Ọ bụ ya kam ji n'ekele s'imela Ọnụ ọchị kam ji ekwere g'ukw'otito Ọkaka egwu ọma kam ji bur'onyinye bata Iya kam g'eji egwu egwu kam g'eji Inyeg'ekele ọdịghị Chi dịka gị eh Chiobi ọma mo Chi mere mụ nma a sịm gị Nar'onyinyem jiri bịa n'ihu ọma.
Read full lyrics

About CHIM, NMA MMA

"Chim, Nma Mma" is a vibrant, high-energy Igbo thanksgiving song that immediately lifts the spirit of the congregation. Drawing its melodic inspiration from Onyeka Onwenu’s beloved "Alleluia Chim Lee," this arrangement by S. Augustine J. C. Chinam transforms a familiar tune into a full choral celebration. The tempo is marked lively, and from the very first notes, it invites the choir and the people to sway and step to the rhythm.

The lyrics are a profound outpouring of gratitude. As the voices sing "Ọnụ m juru n'ekele" (My mouth is full of praise), they recount the many ways God has shown mercy—granting health, healing sickness without demanding payment, and guiding their steps. It is a deeply personal testimony sung in community, making it a perfect fit for the Offertory procession or a special thanksgiving moment during Mass.

In the final section, the arrangement introduces an engaging ostinato where the cantors lead a call-and-response, asking "If I leave you, my God, what will I do?" This builds a powerful sense of reliance on God's goodness. When the choir brings this piece to the loft, it is not just about singing the notes; it is about leading the church in a genuine, joyful dance of gratitude for the life and blessings they have received.