Full Lyrics
[REFRAIN]
Chi di nma I di nma, chi n'eme nma
Onye onyinye onyinye, Chineke Onye nma
O nyinye mara nma Kam
Onyinye jiri bia n'iru Gi
I diiri mu nma, chidi nma, onye nma
bia n'iru Gi
I di nma, chidi nma, onye nma, Onye
Si n'obi Kam jiri bia
chi di nma, Onye
[VERSE 1]
Dika onye nche si atu anya chi o bu bo,
Ka mkpulobim si eche Dinwenu:
Ihi n'emere m, chineke o juru m'anya
I diiri mu nma, chidi nma onye nma
[VERSE 2]
Ka onye nche chekwube chi o bu bo,
ma mu n'ezin'ulo mu, chekwube Dinwenu:
Ihi n'emere m, chineke o juru m'anya
I diiri mu nma, chidi nma onye nma
[VERSE 3]
Inyere m amamihe, agam ekele Gi
Inyere m oguguo si, agam ekele Gi
Ihi n'emere m, chineke o juru m'anya
I diiri mu nma, chidi nma onye nma
[VERSE 4]
Obu ego? Obu aku n'uba?
Obu ihe uwa nwe?
Ihi n'emere m, chineke o juru m'anya
I diiri mu nma, chidi nma onye nma