CHI AMAKA by Emma Urom Eze — Lyrics

Emma Urom Eze Igbo Offertory Hymns Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ah eh Chi amaka, Chi amaka, Chi amaka Onye ga emere m ihe o na emere m n'ezie Chi amaka. VERSE 1 O bu onye ga enyenu m ndu nke Chi na enyenu mo? O bu onye ga gozi m etu Chi si a gozi m? I ga e mere mo ihe Chi na emere mo? Hee weh! Chi amaka. VERSE 2 Nnunu di n'igwe o bu onye na a zu ha nri? Lee okoko o bu onye na edozi ha? Ihe anyi kuru n'ugbo o kwa Chi na e leta ha Hee weh! Chi amaka. VERSE 3 Lee anya n'obe ka ihu Ihunanya Chukwu O tara ahuhu wee nwo maka nzoputa anyi Gini ka mmadu bu na Chukwu n'e cheta ya? Hee weh! Chi amaka.

Download the sheet music

CHI AMAKA

CHI AMAKA

By Emma Urom Eze
Staff & Solfa
Igbo
2 pages
3 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want