AFAMEFUNA by Mbamalu Chiedozie — Lyrics

Mbamalu Chiedozie Igbo Offertory Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Chukwu bi n'igwe Olisa Chukwu ọma m mmamma zuru ahụ Afam efukwa na n'akwụkwọ ndụ gị Chineke m e kwela kam fu o CHORUS Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu ọ kaka Chukwu ide ji ndụ mo Chineke m eh Chukwu ji ndụ mo Chukwu ọbiọma Chukwu e kwela kam fu o Chineke doo A Chukwu e kwela kam fu o Chineke doo A Chukwu e kwela e kwekwala o Chineke Afam efuna Afam efuna VERSE 1 Unu ahụgo ka Chineke si hụm n'anya Ngwa lekene k'o si echekwa mo O Chimu o Chimu o Chimu o Chineke mo e kwela kam fu o VERSE 2 Unu ahụgo ọsọ eligwe m naagba Ọsọ eligwe Chineke lota mo N'eligwe n'eligwe n'eligwe Chineke mo e kwela kam fu o VERSE 3 Olisa Chukwu bịa buru enyi mo Ezi enyi nke ma ezi enyi ya Mgbem niile ọdị kam n'ejeghụ ụzọ Chineke mo e kwela kam fu o

Download the sheet music

AFAMEFUNA

AFAMEFUNA

By Mbamalu Chiedozie
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Offertory Hymns Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want