Full Lyrics
CHORUS
Bulie Ya elu tuo ugwu oh Ọ naeme mma eh
Ọ bụ Eze ọha bíanụ soro m nye mma
Onyeọma bulie Ya Onyeukwu
Chukwu ekele bulie Ya elu eh n'Ọ bụ
K'anyị bulie Ya elu eh n'Ọ bụ e me mma
Chine memma eh Ababa Nna ndewo eh
Nara ekele m oh eh Ababa Nna ndewo eh I me mma
Anyị mma eh Ababa Nna ndewo eh Ya k'anyị ji na ekele
Ababa Nna ndewo eh
VERSE 1
Ekuliri m ụra nwatụ lelie anya n'elu igwe wee sị Ọ kaka Onyeukwu
Ababa Nna m kpọọ Ya Onyeukwu Omemma K'ọbụ Onyeọma Chim o
Ọ wee sị m nwa m buo n'obi kunite ribe ngọzi
Chim Ababa Omemma Ababa Chim Chim
VERSE 2
Ọ bụrụ gbochi n'ụwa asịghị m kọwaa ihe Chukwu n'emere m oh
A ga m etibe mkpu aṅụrị wee kwusaba ịdị mma Chukwu
Ụmụnne m bíanụ k'anyị kọbá ihe Chukwu n'emere m oh
Ihe Ọ mere m ji asị Ya Ababa Nna ndewo eh
K'anyị bem Cheta n'ihe ọma Ọ na eme n'e zie
Obi dị m mma ihe ọma Ọ mere n'agba m anya mmiri Nna ndewo eh
Ụmụ Chineke leh ndị ihe ọma n'adị mma
Sorom k'anyị jesi Chineke Ababa Nna ndewo eh