Full Lyrics
[CHORUS]
Ọ bụrụ na Chineke ewughị ụlọ
Ọ bụ n'efu, n'efu
Ọ bụ n'efu ka ha dọgburu onwe ha n'ọlụ, n'ọlụ, n'ime ya
Ọ bụrụ na Chineke ewughị ụlọ
Ọ bụ n'efu ka ha dọgburu onwe ha n'ọlụ n'ime ya
Ọ bụ ndị n'ewu ya, ọ bụ ndị n'ewu ya
Ọ bụ n'efu ka ha dọgburu onwe ha n'ọlụ n'ọlụ n'ime ya
Ọ bụrụ na Chineke mo, ewughị ụlọ
Ọ bụ n'efu ka ha dọgburu onwe ha n'ọlụ
Ọ bụ n'efu, ọ bụ n'efu, ọ bụ n'efu
Ndọgbu, ndọgbu, ndọgbu n'ọlụ
[SOPRANO SOLI]
Ọ bụrụ na Chineke ewughị ụlọ
Ọ bụ n'efu, ọ bụ n'efu
Ọ bụ n'efu m'ọ bụrụ na Chineke ewughị o
Ndọgbu, ndọgbu, ndọgbu n'ọlụ
Ọ bụ ndọgbu
[TENOR SOLI]
Ọ bụrụ na Chineke ewughị ụlọ ho
Ọ bụ n'efu