UKWE MBATA: MISA ORIRI IKPEAZỤ - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026

UKWE MBATA: MISA ORIRI IKPEAZỤ — Lyrics

UKWE MBATA Ọ bụ ọrụ dịịrị anyị Ịnụrị n'obe Dinwenụ anyị Jesu Kristi Onye bụ nzọpụta ndụ na mbilite n'ọnwụ anyị Ọ bụ na ya k'anyị si nweta nzọpụta na ntọhapụ ABỤỌMA NA AZỊZA YA Iko dị nsọ anyị gọziri b'oriri ọbara Kristi VERSE 1 Ked' ihe m g'emere Dinwenu mak' ihe niile o megara m? Aga m eburu iko nzọpụta wee kpọku aha Dinwenu
Read full lyrics

About UKWE MBATA: MISA ORIRI IKPEAZỤ

This score provides a solemn set of Mass propers in Igbo, specifically arranged for the Mass of the Lord's Supper on Holy Thursday (Misa Oriri Ikpeazụ). It opens with the Entrance Antiphon, "Ukwe Mbata," which calls the congregation to glory in the cross of Jesus Christ, reminding us that through Him we receive life, salvation, and resurrection.

Following the entrance is the Responsorial Psalm (Abụọma na Azịza Ya) based on Psalm 115. The refrain, "Iko dị nsọ anyị gọziri b'oriri ọbara Kristi," reflects deeply on the cup of salvation and the Eucharistic banquet. The set concludes with the Gospel Acclamation (Mbeku), delivering Christ's new commandment to love one another just as He has loved us.

Choirs use these scripturally rich pieces to guide the faithful through the profound liturgies of Holy Week. Singing these specific texts helps anchor the congregation in the mystery of the Eucharist and the deep sacrifice commemorated on Holy Thursday.