Obi Sali Sali - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
19 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Udo Laurence Iwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

Obi Sali Sali by Udo Laurence Iwu — Lyrics

[REFRAIN] Bata n'ime m mee mu obi sali sali, bata n'ime m mee mu otu onye na ndị mmamma. Jesu m o biko bata n'obi m o biko, bịa medaa m obi o Jesu m o, obi m o bi, bata n'ime m o bịa julu m o. [VERSE 1] Bata ka I nye mu ndụ ọhụrụ, n'obi ka I nye mu ọṅụ ọhụrụ, bata ka I sachaa mu ka mu dị ọcha, wee soro na ndị bụ ndị nke Gị. [VERSE 2] Onye Jesu batara n'ime ya g'enwe obi dị ọcha, obi dị ọcha, obi dị mma, obi dị nsọ. Onye ahụ g'enwe obi dị mma, obi dị nsọ, k'o g'enwe obi dị sam sam, obi sali sali sali sali,
Read full lyrics

About Obi Sali Sali

"Obi Sali Sali" is a deeply joyful Igbo Communion hymn that captures the profound gladness of receiving the Eucharist. Composed by Udo Laurence Iwu, the song is a beautiful prayer of invitation, asking Jesus to enter the communicant's heart and wash it completely clean. The title itself uses evocative, rhythmic words—"sali sali" and "yọlị yọlị"—to describe a heart that is sparkling, pure, and bubbling over with spiritual joy.

During the Communion procession, this piece serves as both a personal reflection and a vibrant celebration. The verses remind the faithful that Jesus does not dwell in an unclean place ("maka na Jesu anaghị ebi ebe ruru unyi"), turning the song into a plea for renewal and a fresh start. As the choir moves into the extended third section, the repeated chants of "obi yọlị yọlị" build a wonderful momentum, celebrating the purifying power of the Holy Eucharist and the Blood of the Lamb.

For a choir, this song offers a wonderful journey from a gentle, pleading melody into a lively, rhythmic expression of faith. It is a perfect choice for the Communion rite, leaving the congregation with a lingering sense of peace, purity, and the infectious joy of carrying Christ within.