Psalm 29 (Nyenu Messiah) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Sam Ojukwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

Psalm 29 (Nyenu Messiah) by Sam Ojukwu — Lyrics

[INTRO] Nyenụ Messiah, Messiah, nyenụ Messiah, Messiah. Nyenụ Messiah, ụnụ ụmụ Chineke. Nyenụ Messiah, Messiah, nyenụ Messiah, Messiah. Nyenụ Messiah nsọpụrụ na ike. [SECTION A] Nyenụ Messiah, ụnụ ụmụ Chineke, Nyenụ Messiah, Messiah, ụnụ ụmụ Chineke. Nyenụ Messiah nsọpụrụ, nsọpụrụ, Doo nyenụ Ya doo. Nyenụ Messiah nsọpụrụ na ike. Nyenụ Messiah nsọpụrụ aha Ya. Kpọọnụ isiala nye Messiah n'ịma mma nke ịdị nsọ. [VERSE 3] Olu Messiah dị n'elu mmiri, Chineke nke ebube naagba egbe eluigwe, Messiah nọ n'elu ọtụtụ mmiri. [VERSE 4] Olu Messiah naada n'ike n'ike, n'ịma mma. Olu Messiah naetiwa osisi Cedar. Messiah wee tiwasịa, tiwasịa osisi Cedar nke Lebanon.
Read full lyrics

About Psalm 29 (Nyenu Messiah)

"Psalm 29 (Nyenu Messiah)" is a majestic Igbo choral setting composed by Sam Ojukwu. Drawing directly from the scriptures, it calls the children of God to ascribe glory and strength to the Lord, bowing before Him in the beauty of holiness.

The music vividly paints the raw power of God's voice as described by the psalmist. The choir moves through dynamic, through-composed passages that echo the Lord thundering over the waters, breaking the cedars of Lebanon, and flashing forth flames of fire. This dramatic storytelling builds to a thrilling climax where the voices unite to shout "Ebube!" (Glory!) in His temple.

With its rich harmonies and commanding presence, this piece serves beautifully as a Responsorial Psalm, a grand anthem for festive celebrations, or a standout concert presentation. It leaves the congregation with a profound sense of awe, concluding with the comforting promise that the Lord sits enthroned forever and will bless His people with peace.