Full Lyrics
Nnw'aturu nke Chukwu, Nnw'aturu nke Chukwu,
Onye naekpochapu njo nke uwa, meere anyi ebere.
Nnw'aturu nke Chukwu, Nnw'aturu nke Chukwu,
Onye naekpochapu njo nke uwa, nye anyi udo, udo!
Nye anyi udo. Nye anyi udo.
Nna doo, nye anyi udo, udo!
Nna doo, nye anyi udo.