Full Lyrics Nwa atụrụ, nwa atụrụ Chineke, Onye n'ekpochapụ njọ nke ụwa, meere anyị ebere. Nwa atụrụ, nwa atụrụ Chineke, Onye n'ekpochapụ njọ nke ụwa, nye anyị, nye anyị udo.