NWABUEZE =Uplifted= - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
0 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Emma Urom Eze
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

NWABUEZE =Uplifted= by Emma Urom Eze — Lyrics

[Chorus] Ọ bụ onye n'e mee Eze? Ọ bụ onye n'echi Eze? Ya bu na onye bu Eze m'ọbu nwa bu Eze ah Ọ bu Chukwu mere ya. Iye, iye, onye m'ọbu nwa bu Eze Ọ bu Chukwu mere ya Ebe Chi mere m'Eze Ewo! aga m'enye ya ekene. [Verse 1] Soro m kene nu Chukwu Okike, O mena m'Eze, O si na ebe an'ekpọ afịfịa wee bunie m'enu Aga m'enye Ya ekene. I ma n'ọ buniri m enu I ma n'ọ goziri m n'ezie. Gịni kam g'e ji kene Ya Maka n'ọ mena m Eze. [Verse 2] Onye kam bu na Chineke mere m'Eze? Omere onwe ya ogbenye burụ ogaranya Aga m'enye ya ekene o.
Read full lyrics

About NWABUEZE =Uplifted=

"Nwabueze" (Uplifted) is a vibrant Igbo thanksgiving anthem composed by Emma Urom Eze (Ancestor Savio) to celebrate divine elevation. The song was originally inspired by and dedicated to Rev. Fr. Nwabueze Denis Uche for his first Holy Mass, capturing the profound joy of a newly ordained priest reflecting on God's grace. The title points to the dignity God bestows on His children, crowning them with royal favor.

The lyrics are a heartfelt testimony of God raising the lowly. The choir sings of being lifted from the dust to the heights ("O si na ebe an'ekpọ afịfịa wee bunie m'enu"), marveling at the transformation from nothingness to abundance. It is a song of pure gratitude, asking what one could possibly give back to the Creator who has done such marvelous things. The piece builds into a lively climax and an expressive Alto solo, driving home the message that no one can question the blessings God has ordained.

In the liturgy, this piece shines brightly during the Offertory or as a thanksgiving hymn, especially during ordinations, first Masses, or any celebration of personal milestones. Its energetic rhythm and call-and-response structure make it a perfect choice for Nigerian Catholic choirs looking to lead the congregation in a spirited, joyful dance of praise.