NWA NTIKIRIKPO! by Marcel Nwolisa — Lyrics

Marcel Nwolisa Igbo Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Folk songs Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] N nwa ntikirikpo kirikpo n nwa ntikirikpo! N nwa ntikirikpo kirikpo n nwa ntikirikpo! N nwa ntikirikpo! N nwa ntikirikpo! Na gi ziri gi ozi i ju kwa n nwa ntikirikpo! N nwa ntikirikpo! N nwa ntikirikpo! N nwa ntikirikpo kirikpo n nwa ntikirikpo! Kpo kiri kpo kiri kpo kiri kpo kiri n nwa ntikirikpo! Cho kiri cho kiri cho kiri cho kiri n nwa anikini ja! N nwa ntikirikpo kirikpo kiri n nwa ntikirikpo kiri kpo kiri N nwa ntikirikpo kirikpo kiri ee woo! N nwa anikini ja! N nwa ntikirikpo n nwa ntikirikpo N nwa ntikirikpo E wo e wo Uwa moo e wo Uwa ee Ije uwa e si ka onye muo o naebe Onye a mughi o naebe kwa! O ko ko ko ko Chi moo ari rie gbuo moo Ari rie gbuo moo o bu ka m si jee? [TENOR SOLO] Ndi be anyi ee! Ekele moo! Rie nu! Nu o nu! Ya gazie nuo! Anyia gaano na mmiri ncha a banye anyi n'anya? Anyia gagbazi nkiti ka mmiri a rie anyi? O bu gini kwanu k'anyi g'eme? Anyi gakwo ya bu mmiri [CHORUS] Kwo ya bu mmiri tupu o rie anyio! Cha ka cha ka cha ka cha ka Cha ka cha ka ye ghe ye ghe ye ghe ye ghe ye ghe ye ghe cha ka cha ka cha ka cha ka [BASS SOLO] Biko nwa ntiikpo O bu gini bu nsogbu gi ee? Kedu ihe i jie mewaa mewaa. Ndi muru gi obi? Sepu aka n'isi ike! Gba ara ekwe ekweoso! Sopuru ndi toro gi, Ka ndu gi di ogologo. O bukwanu onye fee Eze, Eze eruo ya aka. Bikokwuba aka gi oto k'ihe wee diri gi mma O ko ko ko! O ruo n'omume ndi di bu ije enu Okwu ndumodu maka a etu onye si akpa agwa Ka ekwesi akpo ya! Mana i sikote ebu, O gba kachaa ya anya o jom mee. [CHORUS] N nwa ntikirikpo! N nwa ntikirikpo kirikpo n nwa ntikirikpo! N nwa ntikirikpo n nwa ntikirikpo N nwa ntikirikpo! Kpo kiri kpo! Kpo kiri kpo! Kpo kiri kpo! Kpo kiri kpo!

Download the sheet music

NWA NTIKIRIKPO!

NWA NTIKIRIKPO!

By Marcel Nwolisa
Staff & Solfa
Igbo
22 pages
4 Downloads
Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Folk songs
0 0

More lyrics you may want