NSỌ NSỌ NSỌ by Okoli Kingsley I — Lyrics

Okoli Kingsley I Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Solfa notation

Full Lyrics

Nsọ Nsọ Nsọ Osebulụwa Chineke Nke igwe ndị agha Nsọ Nsọ Nsọ Ebube gị jupụtara eligwe n'ala Hossana, Hossana, Hossana n'elu kachasị Ọ dị ngọzi bụ onye bịara n'aha Onye nwe anyị Hossana, Hossana, Hossana n'elu kachasị

Download the sheet music

NSỌ NSỌ NSỌ

NSỌ NSỌ NSỌ

By Okoli Kingsley I
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy)
0 0

More lyrics you may want