Nsọ Nsọ Nsọ by Okoli Kingsley I — Lyrics

Okoli Kingsley I Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Solfa notation

Full Lyrics

Nsọ Nsọ Nsọ Osebuluwa Chineke, Nk' igwe ndị agha. Nsọ Nsọ Nsọ, ebube gị juputara eligwe n'ụwa. Nsọ Nsọ Nsọ Hossana, Hossana, Hossana, N'elu kachielu; Hossana, Hossana, Hossana, N'elu kachielu. VERSE 2 Ọ dị ngọzi bụ onye biara n'aha Onyenwe anyị.

Download the sheet music

Nsọ Nsọ Nsọ

Nsọ Nsọ Nsọ

By Okoli Kingsley I
Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy)
0 0

More lyrics you may want