Full Lyrics [INTRO] Nsọ! Nsọ! Nsọ! [REFRAIN] Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha. Eluigwe na ala juputara n'ebube Gị. Hozana n'elu kachaelu. Hozana n'elu kachaelu. Hozana, Hozana nsọ! Ọdịngọzi ọ bụ Onye bịara n'aha Onyenweanyị. Hozana, Hozana nsọ!