Full Lyrics
INTRO
Nsọ nsọ nsọ nsọ nsọ nsọ nsọ nsọ nsọ nsọ,
Nsọ nsọ nsọ nsọ nsọ nsọ.
VERSE 1
Oseburụwa nsọ,
Nke igwe ndị agha nsọ.
Eluigwe na ụwa juputara n'ebube gị.
REFRAIN
Hosanna, hosanna n'elu kasị elu.
Hosanna.
VERSE 2
Ọ dị ngozi bụ onye bịara n'aha Onyenweanyị.
OUTRO
Nsọ nsọ nsọ, nsọ nsọ nsọ,
Nsọ nsọ nsọ.