Full Lyrics
[INTRO]
Nsọ nsọ, nsọ nsọ, nsọ nsọ, nsọ nsọ
Nsọ nsọ, nsọ nsọ, nsọ nsọ, nsọ nsọ
Nsọ nsọ, nsọ nsọ, nsọ nsọ, nsọ nsọ
[VERSE 1]
Osebụrụwa nkigwe ndị agha
Ebube gị jupụtara n'eligwe n'ala
[REFRAIN 1]
Hosana n'elu kach'elu
[VERSE 2]
Ọ dị ngọzi bụ onye bịara
Ọdịngọzi ihe bụ onye bịara n'ha onye nwanyị
[REFRAIN 2]
Hosana n'elu kach'elu
Lu hosana