Full Lyrics
Nso! Nso! Nso eh Osebuluwa
Idi nso Chineke nk'igwe ndi'agha, Idi nso.
Eligwe n'ala juputara n'ebube Gi, n'ebube Gi
Hosanna! Hosanna! N'elu kasi'elu.
Hosanna! Hosanna! N'elu kasi'elu.
O di ngozi bu'onye biara n'aha Onye nw'anyi Onye nw'anyi
O di ngozi bu'onye biara n'aha Onye nw'anyi eh! Onye nw'anyi.
Hosanna Nso! Nso!