NSO NSO NSO by Ekwem Lilian — Lyrics

Ekwem Lilian Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Staff & Solfa notation

Full Lyrics

Nsọ nsọ nsọ nsọ Osebur'uwa, Dị nsọ Osebur'uwa Chineke nk'igwe ndi'agha. Eluigwe n'ala juputara n'ebube Gị. Hosanna n'elu kach'elu. Hosanna n'elu kach'elu. Ọ dị ngọzi, ọ dị ngọzi bụ Onye bịara n'aha Onyenweanyị.

Download the sheet music

NSO NSO NSO

NSO NSO NSO

By Ekwem Lilian
Staff & Solfa
Igbo
3 pages
2 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy)
0 0

More lyrics you may want