Full Lyrics
Nso, nso, nso,
Osebuluwa Chukwu nk'igwe n'agha,
Ebube gị juputara eluigwe n'ala.
Osebuluwa Chukwu nk'igwe n'agha,
Ebube gị juputara eluigwe n'ala.
CANTOR
E tue silie ya n'igwe,
tie ya n'uwa ka ndị mmadụ mara cha
na Chukwu dị nsọ,
ndị mmụọ ọma n'eti eh.
CHORUS
Hosanna, hosanna, hosanna, hosanna,
n'elu kasielu.
Hosanna, ngwanụ k'anyị tie Hosanna,
hosanna n'elu kasielu.
Hosanna, hosanna n'elu kasielu.
ADDITIONAL CANTOR SECTION
Ọ dị ngọzi bụ onye bịara n'aha Onyenweanyị,
Ọ dị ngọzi bụ onye bịara n'aha Onyenweanyị.
E tue silie ya n'igwe...