Nso! Nso! Nso! by Akahalu Echinam Vee — Lyrics

Akahalu Echinam Vee Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Staff & Solfa notation

Full Lyrics

Nsọ! Nsọ! Nsọ eh Osebulụwa Ị dị nsọ Chineke nk'igwe ndị agha, ị dị nsọ. Eluigwe n'ala juputara n'ebube Gị, n'ebube Gị. Hosanna! Hosanna! N'elu kasi elu. Hosanna! Hosanna! N'elu kasi elu. Ọ dị ngozi bụ onye bịara n'aha Onye nwe anyị, Onye nwe anyị, ọ dị ngozi bụ onye bịara n'aha Onye nwe anyị eh! Onye nwe anyị. Hosanna, Nsọ! Nsọ!

Download the sheet music

Nso! Nso! Nso!

Nso! Nso! Nso!

By Akahalu Echinam Vee
Staff & Solfa
Igbo
3 pages
0 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy)
0 0

More lyrics you may want