Full Lyrics
[Intro]
Nsọ, nsọ, Chukwu ị dị nsọ.
Nsọ, nsọ, Chukwu ị dị nsọ.
[Choir]
Nsọ eh, nsọ eh, Chineke m.
Nsọ eh, nsọ eh, Chineke m.
Nsọ, nsọ, eh Chineke m.
Nsọ, nsọ, eh Chineke m.
Buru ụwa, Chineke igwe ndị agha,
Chukwu ị dị nsọ.
Igwe n'ala juru n'ebube Gị.
[Hosanna]
Hosanna, hosanna, hosanna n'elu kacha elu.
Hosanna, hosanna, hosanna n'elu kacha elu.
[Benedictus]
Ọ dị ngọzi bụ onye biara,
Onye biara n'aha Onyenweanyị.
Hosanna, hosanna, hosanna n'elu kacha elu.