Full Lyrics
Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ.
Nsọ, Nsọ, Oseburụwa Chineke nk'igwe n'dị agha.
Ebube gị jupụtara n'eluigwe n'ala.
Hosanna, Hosanna, Hosanna, Hosanna, Hosanna, Hosanna n'elu kasị elu.
Ọ dị ngọzi bụ onye bịara n'aha Onye nwe anyị.
Hosanna n'elu kasị elu.
Hosanna, Hosanna n'elu kasị elu.