Nso Nso Nso (Missa Inye Otito) by Emma Nwatu — Lyrics

Emma Nwatu Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Solfa notation

Full Lyrics

Nso, nso, nso. Nso, nso, nso. Nso, nso, nso. Osebuluwa Chukwu ọma eh! Ị dị nsọ. Osebuluwa Chukwu nk'igwe ndị agha, Ebube gị juputara eluigwe n'ala. Osebuluwa Chukwu nk'igwe ndị agha, Ebube gị juputara eluigwe n'ala. Ekwusa tie ya n'igwe n'uwa, Ka ndị mmadụ mara eh! na Chukwu dị nsọ. Ndị mụọma n'eti eh! Ngwanụ k'anyị tie Hosanna, Hosanna n'elu kasị elu. Ọ dị ngozi bụ Onye bịara n'aha Onyenweanyị, Ọ dị ngozi bụ Onye bịara n'aha Onyenweanyị.

Download the sheet music

Nso Nso Nso (Missa Inye Otito)

Nso Nso Nso (Missa Inye Otito)

By Emma Nwatu
Solfa
Igbo
2 pages
23 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy)
0 0

More lyrics you may want