Full Lyrics
Nsọ, Nsọ, Nsọ
Nsọ, Nsọ, Nsọ, Osebulụwa dị Nsọ.
Osebulụwa Chukwu nk'igwe ndị agha,
Ebube gị juputara eluigwe n'ala.
Osebulụwa Chukwu nk'igwe ndị agha,
Ebube gị juputara eluigwe n'ala.
Etue sitie ya n'igwe, tite ya n'ụwa,
Ka ndị mmadụ mara eh na Chukwu dị nsọ.
Ndị mmụọ ọma n'eti eh, ngwa nụ k'anyị tie Hosanna,
Hosanna n'elu kasị elu.
Ọ dị ngọzi bụ onye bịara n'aha Onyenw'anyị.
Etue sitie ya n'igwe, Hosanna.