NRI OMA SI N'IGWE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
15 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

NRI OMA SI N'IGWE by Jude Nnam — Lyrics

REFRAIN Ngwanụ k'anyị jeenụ nara Kristi n'oriri nsọ K'anyị jeenụ nara Kristi n'oriri nsọ K'anyị jee n'altar Dinwenụ n'oriri nsọ K'anyị jee n'altar nke Chineke Nri ọma si n'igwe K'anyị g'eri n'oriri ndụ Nri ọma si n'igwe K'anyị g'eri n'oriri ndụ Nri ndị mmụọ ozi akwadebeere Ọ nara ya K'anyị g'eri Ya k'anyị g'eri Bịanụ k'anyị jeenụ Bịanụ k'anyị jeenụ Bịanụ k'anyị jeenụ Bịanụ k'anyị jeenụ N'altar nke Chineke Ahụ Dinwenụ n'enye ndụ n'ezie N'altar nke Chukwu Bịa mara ya! Ndị dị mma n'obi bịa n'altar nke Chineke Ndị dị mma n'obi bịa n'altar nke Chineke Bịakene k'anyị jeenụ n'altar nke Chukwu Ndị obere bịa n'altar nke Chukwu
Read full lyrics

About NRI OMA SI N'IGWE

Jude Nnam's "Nri Oma Si N'igwe" is a deeply reverent Igbo Communion hymn that calls the congregation forward to the altar. The title speaks of the "Good Food from Heaven," and the lyrics serve as an extended, joyful invitation to approach the Lord's table. As the choir sings the refrain, the voices layer together, urging the faithful—the pure of heart and the humble—to come and receive Christ in the Holy Eucharist.

While the refrain is an active, moving call to the altar, the verses slow down to reflect on the profound mystery of what is happening. The second verse in particular asks who can truly explain this great mystery ("Ọ bụ onye g'akọwara m Ihe omimi?"). It marvels at the Sacrament of the Eucharist, reminding us of Christ's sacrifice on the cross for our sins, and how He gives Himself to us under the appearance of bread and wine. It is a beautiful piece for the Communion procession, giving the choir a chance to lead the parish in both joyful movement and quiet awe.