NRI NDI MMUO OMA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

NRI NDI MMUO OMA by Kelvin Chinonso Anozie — Lyrics

REFRAIN Nri ndị mmụọma, nri n'enye ndụ Nke Kristi nyere anyị tupu ọnwụọ n'elu obe Ọ mebenu ya ma ncheta nke m o Mebenu ya k'unu nwe ndụ ebi ebi Bịa nụ nwanne m lee, ijegokwe? Ịnarago? Irigokwe? Ahụ Kristi Ijegokwe? Ịnarago? Ọ n'enye ndụ ebi ebi VERSE 1 Lee nụ Kristi n'ụdị ọcha n'ama mma Nri a, chịcha n'enye ndụ Onye dị ọcha bilie nara ndụ ebi ebi Ọ mer'onwe ya, onye dị ọcha bilie nara ndụ ebi ebi
Read full lyrics

About NRI NDI MMUO OMA

"Nri Ndị Mmụọma" is a reverent Communion hymn that draws the congregation into the mystery of the Eucharist. The title speaks of the food of angels, reflecting on the bread of life given by Christ before His death on the cross. As the choir sings the refrain, it poses a gentle, direct question to the faithful: "Bịa nụ nwanne m lee, ijegokwe? Ịnarago?"—asking if we have come forward to receive the Body of Christ and the eternal life it brings.

The verses gather familiar prayers of the Mass. We hear echoes of the Agnus Dei in the second verse, acknowledging the Lamb of God who takes away the sins of the world. By the third verse, the lyrics turn to the Centurion's prayer, "O Dinwenu m, etosirọ m k'ị bata n'obi m" (Lord, I am not worthy that you should enter under my roof), asking for that single healing word. It is an excellent piece for the Communion procession, guiding the minds of the people toward the sacredness of the sacrament they are about to receive.