N'oriri Ikpeazu [Tune II] - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

N'oriri Ikpeazu [Tune II] by Very Rev. Fr. G. Ezenduka — Lyrics

CHORUS N'oriri Ikpeazụ Jesu rịọrọ Nna ya Ka nzukọ Ya bụrụ otu n'ụwa Anyị n'arịọ Gị N'oriri nke taata k'anyị niile soro n'ime Chukwu K'anyị ncha bụrụ otu ahụ n'ime Sacrament dị asọ. VERSE 1 Maka nzukọ k'anyị niile n'arịọ Gị Ka ndị otu Christi ju n'ihunanya Ka obi mmadụ n'ụwa niile bụrụ otu Kpọkọba mmadụ ncha n'akakụ Gị K'anyị ncha bụrụ otu ahụ n'ime Sacrament dị asọ.
Read full lyrics

About N'oriri Ikpeazu [Tune II]

"N'oriri Ikpeazu" takes us directly to the upper room, echoing Christ's heartfelt prayer at the Last Supper that His followers might be one. Composed by Very Rev. Fr. C. Ezenduka, this Igbo hymn is a profound plea for unity within the Church. The lyrics remind the choir and congregation of Jesus's desire for His flock to be gathered in love, making it a deeply moving piece to sing during Communion or on Holy Thursday as we remember the institution of the Eucharist.

The verses unfold as a prayer for the whole Church, asking God to guide His workers and keep the faithful together as one flock under one shepherd. As the song progresses, it lifts our eyes toward the ultimate goal: the day when earthly sacraments will pass away and we will join the angels and saints in heaven. Singing this piece brings a sense of solemn reverence to the Mass, grounding the congregation in the mystery of the Sacrament and the shared hope of eternal joy.