N' Oriri Ikpeazu (Pilgrim) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Henry Thomas Smart
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

N' Oriri Ikpeazu (Pilgrim) by Henry Thomas Smart — Lyrics

VERSE 1 N'oriri ikpeazụ Jesu rịọrọ Nna Ya Ka nzụkọ Ya bụrụ otu n'el'ụwa Anyị n'arịọ Gị n'oriri nke tata K'anyị nile sọrọ n'ịrịọ Chukwu K'anyị ncha bụrụ Otu ahụ N'ime Sacramenti di asọ. VERSE 2 Maka nzụkọ k'anyị nile n'arịọ Gị Ka ndị otu Christi ju n'ịhụnanya K'obi mmadụ n'ụwa nile bụrụ otu Kpọkọba mmadụ ncha n'ụkwụ Gị K'anyị ncha bụrụ Otu ahụ N'ime Sacramenti di asọ.
Read full lyrics

About N' Oriri Ikpeazu (Pilgrim)

Set to the classic hymn tune "Pilgrims" by Henry Smart, "N' Oriri Ikpeazu" is a solemn and deeply moving Igbo Communion hymn. As the title suggests, it reflects on the Last Supper and Christ's earnest prayer for the unity of His followers. Choirs often bring this piece out during Holy Thursday or for general Communion, as its steady, reverent pacing perfectly matches the procession to the altar.

The verses draw directly from Christ's petition to the Father, asking that the Church may be one ("Ka nzụkọ Ya bụrụ otu n'el'ụwa"). As the congregation sings, they pray for love among all Christians, asking God to gather humanity as one flock under a single shepherd. The final stanza looks ahead to heaven, praying that when the earthly sacraments pass away, we may join the angels and saints in eternal joy.

Singing this arrangement offers a wonderful moment of reflection for the choir and the faithful. The familiar four-part harmony of Smart's tune supports the weight of the Igbo text, making the repeated prayer to be made one in the Holy Sacrament feel both personal and universal.