NNEKANNE! - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
17 0
387 downloads
Added Jul 21, 2026
Composer: Alex Ugwu (OZIGE)
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo, English
Pages: 3 pages

NNEKANNE! by Alex Ugwu (OZIGE) — Lyrics

CHORUS Mama mama! Nneọma! Onwere nne ka nne mụrụ ọkaka?! Onwere nne ka nne mụrụ ịmma?! Onwere nne ka nne mụrụ Olisa? Naanị Maria menwụ ya! K'anyị kpọọ ya Nne ka nne! Nne ka nne! kpọọnụ ya Nne ka nne! Nne kanne! Maria bụ Nne ka nne, Nne dị umeala! Ekele dịrị gị, Achalugo nwaanyị! VERSE 1 Ọ bụ onye ka anyị gaakpọ mama? Eh! Asi mụ ọbụ onye ka anyị gaakpọ mama? eh! Nne Chukwu nechara si na ya pụta Eh! Nne juputara na gurasia; Maria, Maria, Maria Nne ka nne! Eh! Maria, Maria, Nne ka nne eh! VERSE 2 Onye nwere nne dịka Mary nwere ezi nne!
Read full lyrics

About NNEKANNE!

"Nnekanne!" is a lively, energetic Marian song composed by Alex Ugwu (Ozige). The piece is a joyful outpouring of praise to the Blessed Virgin Mary, celebrating her unique role and unmatched grace. The title itself points to her supreme motherhood, asking who else has a mother as beautiful and humble as Mary.

With its driving rhythm and call-and-response structure, the song is a natural fit for Marian feasts, block rosary gatherings, or as a vibrant recessional hymn during the months of May and October. The choir leads the congregation in a litany of titles—calling her "Achalugo nwaanyị" (Elegant woman) and "Eze nwaanyị nke Naijiria" (Queen of Nigeria)—while asking for her intercession with the repeated plea, "rịọbara anyị arịrịọ, kpebere anyị ekpere!" (plead for us, pray for us).

The repetition of "Mama mama! Nneọma!" creates a deeply affectionate, almost childlike devotion that resonates strongly in the Nigerian Catholic tradition. It captures the warmth of a mother's love and the community's collective trust in Mary's prayers, making it a favorite for choirs looking to lift the spirit of the congregation.