NNE AMAKA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Emma Orji
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

NNE AMAKA by Emma Orji — Lyrics

[REFRAIN] Nne bụ ihe mara mma n'ụwa, ihe mara mma n'ụwa Nne bụ onyinye mara mma Chineke nyere anyị Onyinye pụrụ iche n'elu ụwa, Chukwu nyere anyị Bụ ngọzi Chineke Onye ọbụla nwere nne n'elu ụwa ya nụrịba na nne amaka. [VERSE 1] Onye nwere nne e, onye nwere nne e Jina ya eti epele makana ihe nne gabigara maka gị karịrị a Jina ya eti epele, ị naanụ? Ihe nne gabigara maka gị karịrị a Karị akparịkwana ya, ị naanụ? Akparịkwala akparịa Ya chọba ife d'g'eme n'elu ụwa k'obi dị me gị mma me Onye buru gị n'afọ ọnwa itenani, ọkwa nne? Onye diri ihe ụfụ mụputa gị, ọkwa nne?
Read full lyrics

About NNE AMAKA

"Nne Amaka" is a heartfelt Igbo choral tribute celebrating the irreplaceable gift of mothers and the profound sacrifices they make. In Nigerian parishes, pieces like this are the highlight of Mothers' Sunday celebrations. Choirs often prepare such songs for the thanksgiving procession or as a special presentation to honor the Catholic Women Organization (CWO) and all mothers in the congregation, bringing a deeply emotional and joyful atmosphere to the Mass.

The lyrics vividly recount a mother's quiet devotion. The verses ask the listener to remember who carried them for nine months, who endured the pains of labor, and who stayed awake through the night to soothe their crying. Because of these sacrifices, the song urges children never to disrespect their mothers, but rather to do whatever it takes to make their hearts glad.

In its final section, the piece transitions from a reflection on a mother's love into a fervent prayer. The choir lifts up a petition to God, asking Him to bless mothers with good health, long life, and continuous progress. Originally dedicated by the composer to his own mother, the song carries a universal warmth that moves both the singers in the loft and the families listening in the pews.