Nna Anyi No N'igwe by Agujiobi — Lyrics

Agujiobi Igbo Prayer Communion Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Nna anyi nọ n'igwe K'otito dịrị aha Gị Nna anyi nọ n'igwe Amen, Amen. VERSE 1 K'ọchịchị Gị bịa K'em' uche Gị n'ụwa K'esi eme ya n'igwe Nye anyi nri tataa VERSE 2 Nri nk'ụbọchị anyi Gbaghara anyi mmehie anyi Dị k'anyi si gbaghara Ndị mmeher'anyi VERSE 3 Ekwela k'anyi kwe Kwenye na nnwanwa Ma zọpụt'anyi na N'njọ ihe nile

Download the sheet music

Nna Anyi No N'igwe

Nna Anyi No N'igwe

By Agujiobi
Solfa
Igbo
1 page
2 Downloads
Prayer Communion Hymns
0 0

More lyrics you may want