Ngwanu Ka Anyi Jeenu by Chidi Ezigwe — Lyrics

Chidi Ezigwe Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ngwanu k'anyị jeenu, K'anyị jee kele Chineke Nnanyị N'ọ dịr' anyị mma. Onyinye k'anyị jee nye y'ekele Maka na ngọzi Chineke na ndụ anyị baruba. VERSE 1 Ị dịr' anyị mma Chukwu, ị dịr' anyị mma Ihe banyer' anyị n'emetụ gị n'obi Ị dịr' anyị mma Ọ dị mma n'eme mma o Ị dịr' anyị mma Ihe ọma ị n'eme na ndụ anyị baruba. VERSE 2 Ih' i deworo na ndụ m o Chukwu i dewo ya Ih' i si na m gabụ ka m g'abụ riri Ekwueme, nar' onyinye nke ọrụ aka m Ezi Chukwu m o Chukwu dera na ndụ m o, o dewo ya. VERSE 3 Chukwu ma n'obi ụmụ ya Na mgbe mkpa, n'oge uru, N'oge anyị nọ n'anya mmiri Site n'obi ọma gị na uju ebere gị K'anyị ji atụrụ gị mmamma Chukwu.

Download the sheet music

Ngwanu Ka Anyi Jeenu

Ngwanu Ka Anyi Jeenu

By Chidi Ezigwe
Solfa
Igbo
2 pages
3 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want