NDU DIRI M (As long as I live) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 9 pages

NDU DIRI M (As long as I live) by Jude Nnam — Lyrics

REFRAIN Chukwu bi n'igwe, anyị abịawo n'iru Gị. Ndị Gị bịara n'obi Gị, butere Gị onyinye. Onyiny'ọma ka m ji bịa, onyiny'iny'ekele Maka ngọzi Gị, amara Gị, ebere na obiọma Gị. M chet'ịhụnanya Gị, obi n'emerube mo! Ndụ dịrị mo, a ga m aja Gị nma. Ndụ dịrị mo, a ga m ebuli Gị elu. Ndụ dịrị mo, a ga m ekele Gị, Chukwuọma. VERSE 1 Enwere m nchekwube n'aga m'ahụ afọ ma Chineke n'ala ndị dị ndụ. Chi nwe ndụ mo, nar'onyinye mo gọzie ya, nar'otito mo gọzie. Nara ya gọzie! Ih'I mer'asọgbue mo, Dinwenum na Chukwu mo! Ndụ dịrị mo, a ga m'ekele Gị, ezi Chukwu.
Read full lyrics

About NDU DIRI M (As long as I live)

"Ndu Diri M" (As long as I live) is a vibrant Igbo offertory hymn composed by Jude Nnam. The song is a joyful declaration of lifelong praise, capturing the spirit of a congregation approaching the altar with gratitude. The refrain sets the tone immediately, as the choir sings of coming into God's presence to bring gifts of thanksgiving for His blessings, grace, and loving-kindness.

In Nigerian Catholic parishes, this piece is a favorite for festive thanksgiving processions, wedding anniversaries, and special celebrations. Its lively tempo and rhythmic drive naturally encourage the swaying and dancing that accompany the presentation of gifts. The verses deepen the theme of dedication, with the singers promising to worship, honor, and declare God's wonderful works for as long as they have breath.

The arrangement gives the choir a bright, energetic melody to lead the people in worship. As the voices harmonize on the promise to lift God high ("a ga m ebuli Gị elu"), the music perfectly matches the physical action of raising offerings at the altar. It is a song that turns a simple procession into a profound moment of communal thanksgiving.