Full Lyrics
CHORUS
Naranụ aja ezi Chukwu,
Naranụ aja anyị n'egbu e n'ugeta,
Mekwa ya k'ọ bụrụ ahụ n'ọbara gị ewo,
Naranụ anyị doo ya nsọ papa e nyio.
VERSE 1
Naranụ anyị ihe si n'akpa anyị biko Chukwu Nna, nara nwa anyị ajọọ anyị.
Naranụ ihe dị n'ụxụ gị, biko Chukwu Nna, nara nwa anyị ajọọ anyị.
VERSE 2
Naranụ anyị ihe si n'ajọọnị, biko Chukwu Nna, nara nwa anyị ajọọ anyị.
Naranụ ihe dị n'enugeta, biko Chukwu Nna, nara nwa anyị ajọọ anyị.
BRIDGE
Nara ma gozie biko Chukwu Nna anyị niine n'arịọ gị.
VERSE 3 (SOLO OR CANTORS)
Biko mee k'achịcha na mmanya dị n'enugeta, k'ọ bụrụ ahụ, n'ọbara gị Nna.
K'achịcha na mmanya anyị mee ya k'ọ bụrụ ahụ, n'ọbara gị O biko mee.
K'achịcha na mmanya anyị, papa mee ya k'ọ bụrụ ahụ, n'ọbara gị papa.
K'achịcha na mmanya dị n'enugeta, k'ọ bụrụ ahụ, n'ọbara gị.